Aịzaya 38:21 - Bible Nso21 Aisaia we si, Ka ha were mbadamba fig, makwasi ya n'elu ihe-ofifi ahu, ọ gādiri ndu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Aịzaya ekwuolarị sị, “Kwadoonụ mmanụ fiig dị ọkụ tee ya nʼelu etuto ahụ, ahụ ga-adịkwa ya mma.” Faic an caibideil |