Aịzaya 36:21 - Bible Nso21 Ma ha b͕ara nkiti, ha azaghi kwa ya okwu: n'ihi na ihe eze nyere n'iwu bu nka, si, Unu azala ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Ma ndị ahụ niile gbara nkịtị, ha ekwughị ihe ọbụla, nʼihi na eze nyere ha iwu sị, “Unu azaghachila ya.” Faic an caibideil |