Aịzaya 36:19 - Bible Nso19 Òle ebe chi nile nke Hemat na Apad di? òle ebe chi nile nke Sefavaim di? hà anaputawo kwa Sameria n'akam? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Olee ebe ka chi ndị Hamat na Apad nọ? Olee ebe ka chi ndị Sefavaim nọkwa? Ha anapụtala Sameria site nʼaka m? Faic an caibideil |