Aịzaya 33:7 - Bible Nso7 Le, dìnkpà-ha nile nēti nkpu n'èzì: ndi-ozi udo nākwakpọ anya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Lee ndị ha dị ike ka ha na-eti mkpu akwa nʼokporoụzọ niile; ndị na-anọchite anya ha, ndị bịara ikwu otu udo ga-esi dịrị na-akwa akwa. Faic an caibideil |