Aịzaya 32:4 - Bible Nso4 Obi nke ndi nēme ngwa ngwa gāghọta kwa ihe-ọmuma, ire nke ndi-nsu gēkwuwa kwa okwu ngwa ngwa. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ọ bụladị obi ndị nzuzu nʼetiti ha ga-ejupụta nʼakọnuche na nghọta, ndị ahụ na-asụ nsụ ga-ekwukwa okwu nke ọma. Faic an caibideil |