Aịzaya 30:9 - Bible Nso9 N'ihi na ndi nke nānupu isi ka ọ bu, umu nēkwu okwu-ugha, umu nēkweghi inu iwu Jehova: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Nʼihi na ndị a bụ ndị na-enupu isi, ụmụ aghụghọ ndị kpachaara anya jụ ịnabata ozizi Onyenwe anyị na-ezi. Faic an caibideil |