Aịzaya 30:13 - Bible Nso13 n'ihi nka ajọ omume a gādiri unu ka nb͕awa nāda ada, nke nākwọputa akwọputa na mb͕idi di elu, nke ọ bu na mberede n'otù ntabi-anya ka ntipia-ya nābia. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 mmehie a ga-aghọrọ unu ihe dịka mgbidi dị elu, nke gbawara agbawa, nke ga-ada na mberede, nʼotu ntabi anya. Faic an caibideil |