Aịzaya 3:11 - Bible Nso11 Ahuhu gādiri onye nēmebi iwu! ọ gādiri ya njọ: n'ihi na nmeso aka-ya abua mesoro madu ka agēme ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ma gwa ndị na-emebi iwu na ahụhụ dịrị ha. Mbibi adakwasịla ha! Ha ga-eketa oke ruoru ha, nʼihi ihe aka ha kpataara ha. Faic an caibideil |