Aịzaya 29:3 - Bible Nso3 M'gāma kwa ulo-ikwūm buruburu megide gi, were ulo-agha nọchigide gi, wulie ihe-nnọchigide-n'agha imegide gi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Aga m ama ụlọ ikwu m nʼakụkụ gị niile gburugburu, aga m eji ọtụtụ ụlọ elu gba gị gburugburu dokwaa ihe nnọchibido m niile megide gị. Faic an caibideil |