Aịzaya 26:3 - Bible Nso3 I nēchebe onye emeworo ka uche-ya dabere na Gi, ọ we nādizu n'udo: n'ihi na ọ bu Gi ka o nātukwasi obi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ị na-eme ka ndị niile echiche uche ha guzosiri ike nwee udo zuruoke, nʼihi na ọ bụ na gị ka ha na-atụkwasị obi ha. Faic an caibideil |