Aịzaya 24:7 - Bible Nso7 Manya-vine ọhu eruwo újú, osisi vine atalatawo, ndi nile nke nāṅuri ọṅu n'obi ezewo ume. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Mmanya ọhụrụ atakọrọla, osisi vaịnị akpọnwụọkwala, nʼihi ya, ndị ahụ niile ọṅụ na-ejupụta nʼobi ha na-asụ ude. Faic an caibideil |