Aịzaya 24:4 - Bible Nso4 Uwa eruwo újú kpọnwua, elu-uwa dum madu bi atalatawo kpọnwu kwa, ndi di elu nke ndi uwa atalatawo. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ala atakọchaala, ma kpọnwụọ. Ụwa ahụjuola anya ma kpọnwụọ. Eluigwe na nʼụwa so na-ahụjukwa anya. Faic an caibideil |