Aịzaya 22:9 - Bible Nso9 Nb͕awa nile nke obodo Devid ka unu hu-kwa-ra, na ha di ọtutu: unu wukọba-kwa-ra miri nke ọdọ-miri di n'okpuru. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Unu hụrụ na mgbidi obodo Devid nwere ọtụtụ mgbawa nʼebe dị iche iche na ya. Unu chekọtara mmiri nʼọdọ mmiri nke ala ala. Faic an caibideil |