Aịzaya 22:19 - Bible Nso19 M'gākwapu kwa gi n'ebe-nguzo-gi siri ike, o gēsi kwa n'ọnọdu-gi dọda gi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Onyenwe anyị ga-achụpụkwa gị site nʼọkwa gị, na sitekwa nʼọnọdụ gị dị elu, dọda gị nʼala. Faic an caibideil |