Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Aịzaya 21:14 - Bible Nso

14 Izute onye akpiri nākpọ nku kutanu miri; unu ndi bi n'ala Tima, werenu nri kwesiri ya zute onye nāwaghari.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

14 kuterenụ ndị ahụ bịakwutere unu akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ọṅụṅụ; unu ndị bi nʼala Tema, buterenụ ndị gbakwutere unu ọsọ ndụ nri.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Aịzaya 21:14
8 Iomraidhean Croise  

na Hedad, na Tima, na Jetua, na Nafish, na Kidema:


na Mishma, na Duma, na Masa; na Hedad, na Tima,


Ndi-ije nke Tima legidere anya, Usu-ndi-ije nke Sheba lere anya ha.


Ọ buru na agu nāgu onye nākpọ gi asì, gi me ka o rie nri; Ọ buru kwa na akpiri nākpọ ya nku, gi me ka ọ ṅua miri:


Ma ọ buru na agu nāgu onye-iro-gi, nāzù ya; ọ buru na akpiri nākpọ ya nku, gi me ka ọ ṅua miri: n'ihi na n'ime nka i gāgukwasi icheku nēre ọku n'isi-ya.


nelērita onwe-unu ọbìa nke-ọma nātamughi ntamu:


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan