Aịzaya 2:22 - Bible Nso22 Rapunu madu, onye otù nku-ume di n'imi-ya: n'ihi na nìme gini ka aganāgu ya? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Kwụsị ịtụkwasị mmadụ efu obi. O nweghị ihe ọ bụ karịa naanị nkuume ahụ dị ya nʼime, nʼihi gịnị ka e ji agụnye ya? Faic an caibideil |