Aịzaya 2:10 - Bible Nso10 Ba n'oké nkume, zobe kwa onwe-gi n'ájá, ipu n'iru oké egwu Jehova, na ipu n'ima-nma nke idi-elu-Ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Gaanụ nʼime nkume, zoonụ nʼime ala nʼihi ihe egwu si nʼebe Onyenwe anyị, na nʼihi ịma mma ebube nke ịdị ukwuu ya. Faic an caibideil |