Aịzaya 19:10 - Bible Nso10 Ide-ya nile gāghọ ihe etipiara etipia, ndi nile nke nālu ọlu inara ugwọ-ọlu gābu ndi erudara eruda na nkpuru-obí. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Obi ụtọ agaghị adịkwara ndị na-esite nʼịkpa akwa enweta ego, ha na ndị ọrụ dị iche iche a na-akwụ ụgwọ. Faic an caibideil |