Aịzaya 12:5 - Bible Nso5 Bùkuenu Jehova abù ọma; n'ihi na ihe-ọkaka ka O meworo: emewo ka amara nka n'uwa nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ, nʼihi na o meela oke ihe dị ebube. Meekwanụ ka ụwa niile mara ihe ọ rụrụ. Faic an caibideil |