Aịzaya 10:28 - Bible Nso28 Ọ biakwasiwo Aiat, ọ gabigawo n'etiti Migron; na Mikmash ka ọ debeworo ihe-ya nile: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Ha erutela Ayịat; ugbu a, ha nọ na Migrọn. Ha na-edokọta ngwa agha ha na Mikmash. Faic an caibideil |