Aịzaya 10:19 - Bible Nso19 Ma osisi nke fọduru n'oké ọhia-ya gādi ole-na-ole n'ọnu-ọgugu, nwata gēdeta kwa ha n'akwukwọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Naanị osisi ole na ole ga-afọdụ, ha ga-adị ntakịrị ruo na nwantakịrị nwere ike gụọ ha ọnụ. Faic an caibideil |