Abụ Ọma 99:5 - Bible Nso5 Bulienu Jehova, bú Chineke-ayi, elu, Kpọ-kwa-nu isi ala n'ebe ihe-nb͕akwasi-ukwu-Ya di: Onye nsọ ka Ọ bu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Bulienụ Onyenwe anyị Chineke anyị elu, feenụ ofufe nʼihu ebe ihe ịtụkwasị ụkwụ ya; ọ dị nsọ. Faic an caibideil |