Abụ Ọma 82:3 - Bible Nso3 Kpenu onye nēnweghi ike na nwa-nb͕ei ikpe ziri ezi: Guanu onye ewedara n'ala na onye nọ na nkpà n'onye ezi omume. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Kperenụ ndị na-adịghị ike na ndị na-enweghị nna ikpe ziri ezi; hụnụ na ndị ogbenye na ndị a na-emegbu nwetara ihe ruuru ha. Faic an caibideil |