Abụ Ọma 81:5 - Bible Nso5 Ihe-àmà nime Josef ka O doro ya, Mb͕e Ọ putara imegide ala Ijipt: Ọ bu okwu-ọnu nke otù onye m'nāmaghi ka m'nānu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 O mere ka o guzosie ike dịka iwu nye Josef mgbe ọ pụrụ imegide Ijipt. Anụkwara m olu nʼasụsụ nke m na-amaghị, ka ọ na-asị: Faic an caibideil |