1 Chineke, bia ọsọsọ inaputam; Jehova, bia ọsọsọ iyerem aka.
1 O Chineke, gbata ọsọ bịa zọpụta m, O Onyenwe anyị, bịa ngwangwa inyere m aka.
Zam ngwa ngwa, Jehova; mọm agwusiwo: Ezonarilam iru-Gi; Ka m'we ghara iyi ndi nārida n'olùlù.
Jehova, abalaram nba n'iwe-Gi: Adọ-kwa-lam aka na nti n'ọnuma-Gi.
Biarue nkpuru-obim nso, b͕aputa ya: N'ihi ndi-irom b͕aputam.
Chineke, anọlam ebe di anya: Chinekem, bia ọsọsọ iyerem aka.