Abụ Ọma 69:5 - Bible Nso5 Chineke, Gi onwe-gi amawo uchem b͕agọrọ ab͕agọ; Ezonarighi kwa Gi ikpe-ọmumam nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Gị, Chineke, ị maara enweghị uche m niile; ikpe ọmụma m abụghị ihe zoro ezo nʼihu gị. Faic an caibideil |