Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Abụ Ọma 3:2 - Bible Nso

2 Ọtutu madu nēkwu okwu bayere nkpuru-obim, si, Ọ dighi nzọputa diri ya nime Chineke.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

2 Ọtụtụ nʼime ha na-ekwu banyere m sị, “Chineke agaghị azọpụta ya.” Sela

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Abụ Ọma 3:2
14 Iomraidhean Croise  

Asi na ọ bughi jehova Nke diri ayi, Mb͕e madu biliri imegide ayi:


Ndi nile ndi nāhum nāchìm ọchi: Ha na-enu ọnu, fufè isi, si,


Ejim olum kpọkue Jehova, O we zam site n'ugwu nsọ Ya.


Jehova nwe nzọputa: Ka ngọzi-Gi dikwasi ndi-Gi. Selah


Umu madu, rùe ole mb͕e ka nsọpurum gāghọ itiye n'ọnọdu-ihere? Unu nāhu ihe-efu n'anya, nāchọ okwu-ugha.


Manu jijiji, emehie-kwa-la: Sinu otú a n'obi-unu n'elu ihe-ndina-unu, we dere du. Selah


Dika asi na eji ihe gwepia ọkpukpum nile, ndi nākpab͕um nātam uta; Mb͕e ha nāsin ogologo ubọchi nile, Òle ebe Chineke-gi nọ?


Anya-mirim aghọworom nri ehihie na abali, Mb͕e ha nāsim ogologo ubọchi nile, Òle ebe Chineke-gi nọ?


Si, Chineke arapuwo ya: Chuanu ya, jide ya; n'ihi na ọ dighi onye-nnaputa di.


I putawo ìhè izọputa ndi-Gi, Izọputa onye-Gi etere manu; I mabipuwo isi n'ulo ndi nēmebi iwu, B͕aba ntọ-ala-ya ọtọ rue olu. Selah


Chineke si na Timan nābia, Onye Nsọ si kwa n'ugwu Peran. Selah Ebube-Ya ekpuchiwo elu-igwe nile, Otuto-Ya juputa-kwa-ra uwa.


Ab͕abasiri uta-Gi ọtọ; Iyi nile aṅuru ebo-Gi nile bu okwu-ọnu kwesiri ntukwasi-obi. Selah I nēji osimiri b͕awa ala.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan