Abụ Ọma 21:3 - Bible Nso3 N'ihi na I ji ngọzi nke ọdi-nma zute ya: I nātukwasi okpu-eze nke ọla-edo anuchara anucha n'isi-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 I ji ngọzị bara ụba nabata ya, ọ bụkwa okpueze e ji ọlaedo a ṅụchara nke ọma kpụọ ka i kpukwasịrị ya nʼisi. Faic an caibideil |