Abụ Ọma 135:3 - Bible Nso3 Tonu Ja; n'ihi na Jehova di nma: Bùkuenu aha-Ya abù ọma; n'ihi na ọ di utọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Toonu Onyenwe anyị, nʼihi na Onyenwe anyị dị mma; bụkuo aha ya abụ otuto, nʼihi na ọ bụ ihe ziri ezi. Faic an caibideil |