Abụ Ọma 101:2 - Bible Nso2 M'gēnwe uche n'uzọ zuru okè: Òle mb͕e I gābiakutem? M'gējeghari n'etiti ulom n'izu-okè nke obim. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Aga m enwe uche ị hụ na m biri ndụ na-enweghị ịta ụta ọbụla, olee mgbe ị ga-abịakwute m? Aga m ejikwa obi nke a na-agaghị ata ụta ọbụla jegharịa nʼime ụlọ m. Faic an caibideil |