Abụ Akwa 5:3 - Bible Nso3 Umu-nb͕ei ka ayi ghọworo, bú ndi nēnweghi nna, Nne-ayi-hà di ka ndinyom di-ha nwuru. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Anyị aghọọla ụmụ mgbei, na ndị na-enweghị nna. Nne anyị ha dị ka ndị inyom di ha nwụrụ. Faic an caibideil |