2 Timoti 3:1 - Bible Nso1 Ma mara nka, na oge di oké egwu gābia na mb͕e ikpe-azu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Ma mara nke a, na nʼoge dị oke egwu ga-adị mgbe ikpeazụ. Faic an caibideil |
M'we nu onye ahu nke yiri uwe ọcha, onye nọ n'elu miri nke osimiri ahu, o we welie aka-nri-ya na aka-ekpe-ya n'elu-igwe, were Onye ahu Nke nādi ndu mb͕e ebighi-ebi, si, na ọ gādiru otù mb͕e akara àkà, na mb͕e abua akara àkà, na nkera mb͕e akara àkà; ma mb͕e agāb͕ajisi aka nke ndi nsọ ahu, ihe nile ndia gāgwusi.