2 Timoti 2:6 - Bible Nso6 Onye-ọlu-ubi nke nādọb͕u onwe-ya n'ọlu aghaghi ibu uzọ kère òkè na nkpuru-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Onye ọrụ ubi na-adọgbu onwe ya nʼọrụ kwesiri ịbụ onye ga-ebu ụzọ rie mkpụrụ sitere nʼubi ya. Faic an caibideil |