2 Timoti 1:15 - Bible Nso15 I matara nka, na ndi nile di n'Esia b͕akutaram azu; ndi Faigelọs na Hamọgenis di n'etiti ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Dị ka i maara, ndị niile si nʼEshịa bịa nʼebe a agbakụtala m azụ. Ọ bụladị Faigelọs na Hamogịnịs ahapụla m laa. Faic an caibideil |