2 Samuel 9:12 - Bible Nso12 Mefiboshet nwe-kwa-ra otù nwatakiri-nwoke, aha-ya bu Maika. Ma ndi nile ndi bi n'ulo Ziba buru Mefiboshet ndi-orù. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Mefiboshet nwekwara otu nwa nwoke aha ya bụ Mika. Ziba na ndị niile bi nʼụlọ ya niile ghọrọ ndị ohu Mefiboshet. Faic an caibideil |