2 Samuel 6:14 - Bible Nso14 Devid were kwa ike-ya nile te egwún'iru Jehova; ewere ephod ákwà ọcha ke Devid n'ukwù. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Devid ji ike ya niile na-ete egwu nʼihu Onyenwe anyị. Ọ yi uwe efọọd e ji akwa ọcha dụọ nʼụbọchị ahụ, Faic an caibideil |