2 Samuel 3:5 - Bible Nso5 nke-isi bu Itream, nke Egla nwunye Devid muru. Ndia ka amuru Devid nime Hebron. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 nke isii bụ Itream, nwa nwoke Egla nwunye Devid. Ndị a ka a mụtaara Devid na Hebrọn. Faic an caibideil |