2 Samuel 3:30 - Bible Nso30 Ma Joab na Abishai, bú nwa-nne-ya, b͕uru Abnea, n'ihi na o mere ka nwa-nne-ha, bú Asahel, nwua nime Gibeon n'agha ahu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Ya mere, Joab na Abishai nwanne ya gburu Abna, nʼihi na Abna gburu nwanne ha Asahel nʼagha Gibiọn. Faic an caibideil |