2 Samuel 3:23 - Bible Nso23 Joab na usu-ndi-agha nile ndi soro ya we bia, ha we gosi Joab, si, Abnea nwa Nea biakutere eze, o we zilaga ya, o we la n'udo. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Mgbe Joab na ndị agha ya lọtara, a kọọrọ ya na Abna, nwa Nea, bịara hụ eze, na ọ laakwala nʼudo. Faic an caibideil |