2 Samuel 3:19 - Bible Nso19 Abnea kwu-kwa-ra na nti Benjamin: Abnea we je kwa ikwu na nti Devid nime Hebron ihe nile nke di nma n'anya Israel, na n'anya ulo Benjamin nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Abna gwakwara ndị Benjamin okwu. Emesịa, o jere Hebrọn ịgwa Devid ihe niile ndị Izrel na ndị Benjamin zubere ime. Faic an caibideil |