2 Samuel 24:1 - Bible Nso1 Iwe Jehova we di kwa ọku ọzọ megide Israel, O we kpalie Devid imegide ha, si, Je guta Israel na Juda. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Ọzọkwa, Onyenwe anyị were iwe dị ọkụ megide Izrel. Ọ kpaliri Devid imegide ha, sị, “Gaa gụọ Izrel na Juda ọnụ.” Faic an caibideil |