2 Samuel 23:7 - Bible Nso7 Ma nwoke nke nēmetu ha aka Gēnweju ígwè na osisi ube aka: Agēwere kwa ọku suresia ha n'ọnọdu-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Onye ọbụla metụrụ ogwu aka, bụ onye nwere ngwa ọrụ igwe maọbụ osisi ùbe. A na-esure ha ọkụ nʼebe ha tọgbọrọ.” Faic an caibideil |