36 Igal nwa Netan nke Zoba, Bani onye Gad;
36 Igal nwa Netan, onye Zoba, nwa Hagri,
Zelek onye Amon, Naharai onye Beirot, onye nēbu ihe-agha Joab nwa Zeruaia;
Devid tib͕u-kwa-ra Hedadeza nwa Rehob, bú eze Zoba, mb͕e ọ nēje iweghachi ike-ya n'akuku Osimiri.
Joel nwa-nne Netan, Mibha nwa Hagri;