33 Shama onye-Hararait, Ahiam nwa Shara onye-Ararait;
33 nwa Shama, onye Hara Ahiam, nwa Shara nke Hara,
Nke so ya bu Shama nwa Agi onye-Hararait. Ndi Filistia we chikọta onwe-ha n'usu, ma òkè ubi di n'ebe ahu juputara na lentil; ma ndi Israel b͕apuru n'iru ndi Filistia.
Elifelet nwa Ahasbai, nwa onye Meakat, Eliam nwa Ahitofel onye Gailo;
Shamot onye Haroa, Hilez onye-Pelonait;
Ahiam nwa Saka onye-Hararait, Elifal nwa Ua;