30 Benaia onye Piraton, Hidai nke miri-iyi Gaash;
30 Benaya, onye Piraton, Hidaị, nke si nʼakụkụ iyi dị na Gaash,
Onye-isi nke-iri-na-otù nke diri ọnwa nke-iri-na-otù bu Benaia onye Piraton, sitere n'umu Efraim: orú nnù ndikom uzọ atọ di kwa n'òkè-ya.
ha we che iru, rigo n'ugwu ahu, biarue ndagwurugwu Eshkol, we ledo ya.
Ha we lìe ya n'ókè-ala nke ihe-nketa-ya nime Timnat-sera, nke di n'ugwu Efraim, n'akuku Ugwu nke ugwu Gaash.
Mb͕e ọ nwusiri, Abdon nwa Hilel, bú onye Piraton, we kpe Israel ikpe.
Abdon nwa Hilel, bú onye Piraton, we nwua, elìe ya na Piraton n'ala Efraim, n'ugwu ndi Amalek.
Ha we lìe ya n'ókè-ala nke ihe-nketa-ya nime Timnat-heres, n'ugwu Efraim, n'akuku Ugwu nke ugwu Gaash.