26 Hilez onye-Paltait, Ira nwa Ikesh onye Tekoa;
26 Helez onye Palti, Ira, nwa Ikesh, onye Tekoa,
Joab we ziga ozi na Tekoa, si n'ebe ahu kuta otù nwayi mara ihe, si ya, Biko, me onwe-gi onye nēru újú biko, yiri kwa uwe iru-újú, ete-kwa-la onwe-gi manu, kama di ka nwayi nke nēru újú ọtutu ubọchi ndia n'ihi onye nwuru anwu:
na Haza-gada, na Heshmon, na Bet-pelet;