2 Samuel 22:8 - Bible Nso8 Ala we me nkpatu ma kwa jijiji, Nto-ala nile nke elu-igwe nāma jijiji, Ewe me ka ha me nkpatu, n'ihi na iwe-Ya di ọku. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Ụwa mere mkpọtụ maa jijiji, ntọala eluigwe makwara jijiji, ha mara jijiji nʼihi iwe nke na-ewe ya. Faic an caibideil |