2 Samuel 22:49 - Bible Nso49 Onye nēme kwa ka m'si n'aka ndi-irom pua: I nēwelikwam elu kari ndi nēbili imegidem: I nānaputam n'aka madu nēme ihe ike. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a49 Onye na-anapụta m site nʼaka ndị iro m. I mere ka m dị elu karịa ndị iro m. Napụtakwa m site nʼaka nwoke na-eme ihe ike. Faic an caibideil |