2 Samuel 22:43 - Bible Nso43 Anamesu kwa ha me ka ha di ka ájá ala, Anamegwe ha me ka ha di ka apiti èzí, anametisa ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a43 Egwepịara m ha nke ọma, mee ka ha dịrị ka ntụ nke ala. Asụrụ m ha akwụ, zọtọọ ha dịka apịtị nke okporoụzọ. Faic an caibideil |