2 Samuel 22:4 - Bible Nso4 Onye-anēto eto ka Ọ bu, anamakpọku Jehova, Ewe zọputam n'aka ndi-irom. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 “Akpọkuru m Onyenwe anyị; onye e kwesiri inye otuto. Azọpụtara m site nʼaka ndị iro m. Faic an caibideil |